Proverbs 24:21 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nwam, tua egwu Jehova na eze: Agwakọtala onwe-gi na ndi nēnwo enwo:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nwa m, tụọ egwu Onyenwe anyị na onye bụ eze, esonyerela ndị ozi na-enupu isi megide nna ha ukwu.