Proverbs 24:26 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
O ji eb͕ub͕ere-ọnu-ya abua esutu ọnu, Bú onye nāza okwu ziri ezi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọsịsa ziri ezi bụ ihe na-egosi ikwesi ntụkwasị obi.
Recommended Reading