Proverbs 24:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye nēchè ime ihe ọjọ, Ya ka agākpọ onye-nwe nzube ọjọ nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye na-eche echiche ime ihe ọjọọ ka a ga-agụ dịka onye nzube ihe ọjọọ