Psalms 100:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Tikusienu Johova nkpu ọṅù ike, uwa nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tikusienụ Onyenwe anyị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile.