Psalms 101:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Kwa-ututu ka m'gēkpochapu ndi nile nēmebi iwu n'ala; Isi n'obodo Jehova kpochapu ndi nile nālu ajọ ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụtụtụ niile ka m na-eme ka ha dere duu bụ ndị ajọ omume niile nọ nʼala a; Aga m ebipụ ndị niile na-eme ajọ ihe site nʼobodo Onyenwe anyị.