Psalms 102:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Na mb͕e ochie ka I tọrọ ntọ-ala nke uwa; Ọlu aka-Gi ka elu-igwe bu kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na mmalite, ị tọrọ ntọala ụwa, eluigwe bụkwa ọrụ aka gị.