Psalms 104:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Afọ nēju osisi nile nke Jehova; Bú osisi cedar nke Lebanon, nke Ọ kuworo;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A na-agba osisi niile nke Onyenwe anyị mmiri nke ọma, osisi sida nke Lebanọn nke ọ kụrụ.