Psalms 104:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ebe umu-nnunu na-akù akwú: Ub͕ala, osisi fir bu ulo-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụ nnụnụ na-ewu akwụ ha; nʼosisi fịa ka ụgbala na-ewu akwụ ya.