Psalms 104:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ugwu nile di elu diri ewu-ọhia; Nkume nile di elu buru aṅu ebe-nb͕abà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugwu niile dị elu dịịrị ewu ọhịa; nʼọgba dị na nkume ka ewi nkume na-ezo onwe ha.