Psalms 104:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Anyanwu nāwa, ha we chikọta onwe-ha, We mākpuru n'ebe-obibi-ha di iche iche.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼisi ụtụtụ mgbe anwụ wara, ha na-alaghachi zoo onwe ha nʼebe nzuzo ha.