Psalms 104:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Oké osimiri ka nka bu, nke di uku, nke sa-kwa-ra mbara n'aka abua, Ebe ihe nākpu akpu di nke nādighi ọnu-ọgugu, Anu di iche iche, ma anu ntà ma anu uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Leenụ osimiri nke buru ibu saakwa mbara; jupụtara nʼihe e kere eke na-akpụ akpụ nke a na-apụghị ịgụta ọnụ bi, anụ dị ndụ ma ndị ukwu ma ndị nta.