Psalms 104:28 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
I nēnye ha, ha achikọta ya; I nāsaghe aka-Gi, afọ ezi ihe eju ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị na-enye ha nri; ha na-erikwa ya. Mgbe i meghere ọbụ aka gị nye ha nri, afọ na-eju ha nke ọma.