Psalms 104:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye nēdo ihe-njikọta nke ime-ulo-elu-Ya nile nime miri: Onye nēme igwe-oji ka ha buru ub͕ọ-ala-Ya; Onye nējeghari n'elu nkù abua nke ifufe:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-atọ ntọala ụlọ elu ya nʼelu mmiri. Ọ na-eji igwe ojii emere onwe ya ụgbọ agha na-ejirikwa nku nke ifufe felie elu.