Psalms 104:31 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ka ebube Jehova dirue mb͕e ebighi-ebi; Ka Jehova ṅuria n'ọlu-Ya nile:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ebube Onyenwe anyị dịgide site nʼebighị ebi ruo nʼebighị ebi; ka ọrụ aka Onyenwe anyị niile wetara ya ọṅụ,