Psalms 104:35 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ka eme ka ndi-nmehie si n'uwa gwusia, Ka ndi nēmebi iwu ghara kwa idi ọzọ. Gọzie Jehova, nkpuru-obim. Tonu Ja.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka e kpochapụ ndị mmehie niile site nʼụwa. Ka ndị niile na-emebi iwu gharakwa ịdị ọzọ. Too Onyenwe anyị gị mkpụrụobi m! Toonu Onyenwe anyị!