Psalms 104:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
(Ugwu nile nārigo, ndagwurugwu nile nārida;) Rue ebe ahu nke I tọrọri ntọ-ala-ya nye ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sitere nʼelu ugwu niile, sọrọ gaa na ndagwurugwu, ruokwa nʼebe ahụ ị kpara oke na ha ga-anọ.