Psalms 105:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ike ndi-isi-ya ab͕u dika nkpuru-obi-ya chọrọ, Na ime ka ndi-okenye-ya mara ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ikuziri ụmụ eze ndị ikom dịka o si masị ya, na izi ndị okenye ya amamihe.