Psalms 105:23 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Israel we bata nime Ijipt; Ọzọ, Jekob nọrọ dika ọbìa n'ala Ham.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Izrel bara nʼala Ijipt; Jekọb bikwara nʼala Ham dịka onye si mba ọzọ bịa.