Psalms 105:26 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O zigara Moses, bú orù-Ya, Na Eron onye Ọ rọputara.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O zipụrụ Mosis, ohu ya, na Erọn, onye ọ họpụtara.