Psalms 105:29 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ b͕anwere miri-ha ka ha ghọ ọbara, We me ka azù-ha nwua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O mere ka mmiri ha niile ghọọ ọbara, nke mere ka azụ niile dị nʼime ya nwụsịa.