Psalms 105:31 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O kwuru okwu, odudu we bia, Na anwu ntà n'ókè-ala-ha nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwuru okwu, igwe ijiji na anwụ nta dị iche iche ejupụta nʼala ha niile.