Psalms 106:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Miri we kpuchie ndi nākpab͕u ha: Ọ dighi otù onye nime ha fọduru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmiri ahụ riri ndị iro ha niile; ọ dịghị otu onye nʼime ha fọdụrụ.