Psalms 106:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we kwere okwu-Ya nile; Ha nābù abù otuto-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ha kweere okwu gị niile, ma bụkuo gị abụ otuto.