Psalms 106:29 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we were omume nile ha kpasue Ya iwe: Ihe-otiti we dakwasi ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ha sitere nʼajọ omume ha kpasuo Onyenwe anyị iwe, nke mere ka ọrịa na-efe efe dakwasị ha.