Psalms 107:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we tikue Jehova n'ahuhu diri ha, O we zọputa ha na nkpà-ha nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ha kpọkuru Onyenwe anyị nʼime nsogbu ha ọ zọpụtara ha site na mkpagbu ahụ niile.