Psalms 107:30 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we ṅuria, n'ihi na ha nādaju; O we durue ha n'ótú nātọ ha utọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ṅụrịrị ọṅụ mgbe ọ dajụrụ, o duuru ha ruo ebe ha na-aga nʼudo.