Psalms 108:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Me Onwe-gi ka I di elu n'elu elu-igwe nile, Chineke: Ka ebube-Gi di kwa n'elu uwa nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka e bulie gị elu, o Chineke, karịa eluigwe niile, ka ebube gị dị nʼelu ụwa niile.