Psalms 109:30 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēwere ọnum kele Jehova nke-uku; E, n'etiti ọtutu madu ka m'gēto Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m eji ọnụ m jaa Onyenwe anyị mma nke ukwuu; nʼetiti ọha mmadụ dị ukwuu, aga m eto ya.