Psalms 109:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Me ka onye nēmebi iwu lekọta ya: Ka onye-nmegide guzo kwa n'aka-nri-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Họpụta otu onye ajọ omume ka o guzogide ya; ka onye na-ebo ebubo ụgha guzokwa nʼaka nri ya.