Psalms 111:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Tonu Ja. M'gēwere obim nile kele Jehova, N'ìzu nzuzo nke ndi ziri ezi, na nime nzukọ Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Toonu Onyenwe anyị! Aga m eji obi m niile jaa Onyenwe anyị mma nʼime nzukọ ndị ụzọ ha ziri ezi na nʼime ọgbakọ ukwuu.