Psalms 111:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ebube na ima-nma ka ọlu-Ya bu: Ezi omume-Ya nēguzo kwa rue mb͕e ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọrụ ya jupụtara nʼebube na ịma mma, ezi omume ya na-adịgidekwa ruo mgbe ebighị ebi.