Psalms 111:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O gosiwo ndi-Ya ike nke ọlu-Ya nile, N'inye ha ihe-nketa mba nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O gosila ndị ya ike nke ọrụ ya niile, site nʼinye ha ala niile nke ndị mba ọzọ.