Psalms 111:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ihe anākwagide rue mb͕e nile ebighi-ebi ka ha bu, Ha bu ihe anēme n'ezi-okwu na izi-ezi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E hiwere ha ịdị ruo mgbe niile ebighị ebi, ha bụ ihe e mere nʼikwesị ntụkwasị obi na izi ezi.