Psalms 113:3 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Site n'ọwuwa anyanwu rue ọdida-ya Aha Jehova gābu ihe anēto eto.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site nʼọwụwa anyanwụ ruo nʼọdịda ya, aha Onyenwe anyị ga-abụ ihe a na-eto eto.
Recommended Reading