Psalms 113:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ bu onye nēme ka onye nēnweghi ike si n'ájá bilie, O nēsi n'ebe ikpofu ahihia bulie ob͕eye elu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ na-esi nʼuzuzu bulie ogbenye elu sitekwa nʼebe ikpofu ahịhịa bulie onye nọ na mkpa elu;