Psalms 113:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ime ka ya na ndi amara aha nọkọ, Ka ya na ndi amara aha-ha n'etiti ndi-ya nọkọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ọ na-eme ka ya na ụmụ eze ndị ikom nọkọọ, ọ na-eme ka o soro ndị a maara aha ha nʼetiti ụmụ mmadụ nọkọọ.