Psalms 114:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ugwu nile wuliri elu dika ebulu, Ugwu ntà nile wuliri elu dika umu-aturu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugwu ukwu niile wụliri elu dịka ebule; ugwu nta niile wụlikwara elu dịka ụmụ atụrụ.