Psalms 115:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ulo Eron, tukwasinu Jehova obi: Iye-aka-ha na ọta-ha ka Ọ bu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ezinaụlọ Erọn, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi. Ọ bụ ya bụ onye inyeaka ha na ọta ha.