Psalms 115:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Unu ndi nātu egwu Jehova, tukwasinu Jehova obi: Iye-aka-ha na ota-ha ka Ọ bu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu ndị na-atụ egwu ya, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha.