Psalms 115:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova echetawo ayi: Ọ gāgọzi ayi: Ọ gāgọzi ulo Israel; Ọ gāgọzi ulo Eron.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị na-echeta anyị, ọ ga-agọzikwa anyị, ọ ga-agọzi ndị ya bụ Izrel, ọ ga-agọzi ezinaụlọ Erọn,