Psalms 115:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi nwuru anwu adighi-eto Ja, Ndi nile kwa ndi nārida n'ebe inọ-dū, ha adighi-eto Ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụghị ndị nwụrụ anwụ na-eto Onyenwe anyị, ndị na-arịda nʼebe ịnọ duu;