Psalms 115:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ma ayi onwe-ayi gāgọzi Ja Site n'ub͕u a we rue mb͕e ebighi-ebi. Tonu Ja.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ọ bụ anyị ga-aja Onyenwe anyị mma, site ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. Toonu Onyenwe anyị.