Psalms 115:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ìhi gini ka mba nile nāsi, Biko, òle ebe Chineke-ha nọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị mere ọtụtụ mba niile nke ụwa ji na-ajụ sị, “Olee ebe Chineke ha nọ?”