Psalms 115:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha nwere nti abua, ma ha adighi-anu ihe; Ha nwere imi, ma ha adighi-anuta ísì;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe, ha nwekwara imi ma ha adịghị anụ isisi ọbụla;