Psalms 116:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ahurum Jehova n'anya, n'ihi na Ọ nānu Olum, bú aririọ-amaram nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ahụrụ m Onyenwe anyị nʼanya, nʼihi na ọ nụrụ olu m; ọ nụrụ mkpu akwa m maka ebere.