Psalms 116:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ekwerewom, n'ihi na m'nēkwu okwu: Ewedara mu onwem n'ala nke-uku:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ekwenyere m na Onyenwe anyị mgbe m kwuru sị, “Abụ m onye nọ nʼoke nsogbu,”