Psalms 116:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mu onwem siri na nkujam Madu ọ bula bu onye nēkwu okwu-ugha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nʼime ịda mba m, ekwuru m sị, “Mmadụ niile bụ ndị ụgha.”