Psalms 116:13 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Iko nke nzọputa nile ka m'gēbuli, Ọ bu kwa aha Jehova ka m'gākpọku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m eweli iko nke nzọpụta m elu kpọkuokwa aha Onyenwe anyị.
Recommended Reading