Psalms 118:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mba nile ab͕awom buruburu: N'aha Jehova ka m'gēbipusi ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mba niile gbara m gburugburu ma site nʼaha Onyenwe anyị aga m ala ha nʼiyi.