Psalms 118:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
I nudawom enuda ka m'we da: Ma Jehova yerem aka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Akwaghachiri m azụ, agaara m ada, ma Onyenwe anyị nyere m aka.